Ndị Rom 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye hụrụ ndị ọzọ n’anya anaghị eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ;+ n’ihi ya, onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-emezu ihe iwu kwuru.+ Ndị Galeshia 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+
10 Onye hụrụ ndị ọzọ n’anya anaghị eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ;+ n’ihi ya, onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-emezu ihe iwu kwuru.+
14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+