-
Malakaị 2:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ịna-akụziri ndị mmadụ gbasara Chineke, ndị mmadụ kwesịkwara ịna-ajụta ya ihe iwu kwuru*+ maka na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.
8 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Ma unu ahapụla ụzọ ahụ. Unu emeela ka ọtụtụ ndị ghara ịna-edebe iwu.*+ Unu emebiela ọgbụgba ndụ Livaị.+
-