Mak 12:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ka ọ nọ na-ezi ihe, ọ sịrị: “Kpacharanụ anya maka ndị odeakwụkwọ, ndị ọ na-amasị iyi uwe mwụda na-agagharị ma na-achọ ka a na-ekele ha n’ọma ahịa.+ Mak 12:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ha na-anara ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ ihe niile ha nwere,* na-ekpekwa ogologo ekpere ka ndị mmadụ hụ ha. Ikpe a ga-ama ha ga-akarị nke ndị ọzọ.”
38 Ka ọ nọ na-ezi ihe, ọ sịrị: “Kpacharanụ anya maka ndị odeakwụkwọ, ndị ọ na-amasị iyi uwe mwụda na-agagharị ma na-achọ ka a na-ekele ha n’ọma ahịa.+
40 Ha na-anara ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ ihe niile ha nwere,* na-ekpekwa ogologo ekpere ka ndị mmadụ hụ ha. Ikpe a ga-ama ha ga-akarị nke ndị ọzọ.”