Luk 12:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 Ndị ihu abụọ, unu ma otú e si amata otú ihu ígwé ga-adị, gịnịzi mere na unu anaghị aghọta ihe na-eme n’oge a?+
56 Ndị ihu abụọ, unu ma otú e si amata otú ihu ígwé ga-adị, gịnịzi mere na unu anaghị aghọta ihe na-eme n’oge a?+