Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka m kọsaa ihe Jehova kwuru. Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m.+ Abụrụla m nna gị taa.+ Luk 9:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Otu olu+ sikwa n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m họọrọ.+ Geenụ ya ntị.”+