Luk 17:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Dịkwa ka ọ dị n’oge Noa,+ otú ahụ ka ọ ga-adị n’oge Nwa nke mmadụ:+ 27 ndị mmadụ nọ na-eri, na-aṅụ, ụmụ nwoke ana-alụ nwaanyị, a na-ekekwa ụmụ nwaanyị di ruo ụbọchị Noa banyere n’ụgbọ,+ Iju Mmiri abịa bibie ha niile.+
26 Dịkwa ka ọ dị n’oge Noa,+ otú ahụ ka ọ ga-adị n’oge Nwa nke mmadụ:+ 27 ndị mmadụ nọ na-eri, na-aṅụ, ụmụ nwoke ana-alụ nwaanyị, a na-ekekwa ụmụ nwaanyị di ruo ụbọchị Noa banyere n’ụgbọ,+ Iju Mmiri abịa bibie ha niile.+