Mak 13:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ihi ya, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị mgbe nna nwe ụlọ ga-abịa,+ ma ọ̀ bụ ná mgbede, ma ọ̀ bụ n’etiti abalị, ma ọ̀ bụ tupu chi abọwa,* ma ọ̀ bụ n’ụtụtụ,+
35 N’ihi ya, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị mgbe nna nwe ụlọ ga-abịa,+ ma ọ̀ bụ ná mgbede, ma ọ̀ bụ n’etiti abalị, ma ọ̀ bụ tupu chi abọwa,* ma ọ̀ bụ n’ụtụtụ,+