-
Luk 16:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe kacha nta kwesịkwara ntụkwasị obi n’oké ihe. Onye bụ́ onye ajọ omume n’ihe kacha nta bụkwa onye ajọ omume n’oké ihe.
-