Luk 19:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Onye nke abụọ bịara, sị ya, ‘Onyenwe m, eji m otu maịna i nyere m rite maịna ise ọzọ n’uru.’+ 19 Ọ gwakwara onye nke a, sị, ‘Gịnwa, chịwa obodo ise.’
18 Onye nke abụọ bịara, sị ya, ‘Onyenwe m, eji m otu maịna i nyere m rite maịna ise ọzọ n’uru.’+ 19 Ọ gwakwara onye nke a, sị, ‘Gịnwa, chịwa obodo ise.’