2 Timoti 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ka Onyenwe anyị* meere Onesịfọrọs na ezinụlọ ya+ ebere, n’ihi na ọ gbara m ume ugboro ugboro. Agbụ ígwè e kere m emeghịkwa ya ihere.
16 Ka Onyenwe anyị* meere Onesịfọrọs na ezinụlọ ya+ ebere, n’ihi na ọ gbara m ume ugboro ugboro. Agbụ ígwè e kere m emeghịkwa ya ihere.