Mak 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’eziokwu, ana m asị unu na n’ebe ọ bụla a na-ekwusa ozi ọma n’ụwa niile,+ a ga na-akọ ihe nwaanyị a mere, jiri ya na-echeta ya.”+
9 N’eziokwu, ana m asị unu na n’ebe ọ bụla a na-ekwusa ozi ọma n’ụwa niile,+ a ga na-akọ ihe nwaanyị a mere, jiri ya na-echeta ya.”+