Joshụa 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Joshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ụmụ nwoke abụọ na nzuzo. Ọ sịrị ha: “Gaanụ nyopụta otú ala ahụ dị, karịchaa Jeriko.” Ha wee gawa. Mgbe ha ruru Jeriko, ha bara n’ụlọ otu nwaanyị akwụna aha ya bụ Rehab+ wee nọrọ ebe ahụ.
2 Joshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ụmụ nwoke abụọ na nzuzo. Ọ sịrị ha: “Gaanụ nyopụta otú ala ahụ dị, karịchaa Jeriko.” Ha wee gawa. Mgbe ha ruru Jeriko, ha bara n’ụlọ otu nwaanyị akwụna aha ya bụ Rehab+ wee nọrọ ebe ahụ.