Jọn 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha bu ụzọ kpụgara ya Anas n’ihi na ọ bụ nna nwunye Kayafas. Ọ bụ Kayafas+ bụ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+
13 Ha bu ụzọ kpụgara ya Anas n’ihi na ọ bụ nna nwunye Kayafas. Ọ bụ Kayafas+ bụ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+