Luk 18:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ha pịachaakwa ya ihe, ha ga-egbu ya.+ Ma ọ ga-ebili n’ụbọchị nke atọ.”+ Jọn 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Paịlet wee kpọrọ Jizọs pịa ya ihe.+