-
Luk 23:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ọ hapụrụ nwoke ahụ ha chọrọ, onye a tụrụ mkpọrọ maka na o gburu mmadụ, na-agbakwa ọchịchị mgba okpuru. Ma, o nyefere Jizọs n’aka ha ka ha mee ya ihe ha chọrọ.
-