Luk 18:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Dị ka ihe atụ, a ga-enyefe ya n’aka ndị mba ọzọ.+ A ga-akwa ya emo,+ mee ya ihe ihere, gbụọkwa ya asọ mmiri.+ Ndị Hibru 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’eziokwu, chesienụ echiche ike banyere onye ahụ diri ụdị mkparị ahụ ndị mmehie, ndị mere onwe ha ihe ọjọọ, kparịrị ya,+ ka ike wee ghara ịgwụ unu, unu* adaa mbà.+
32 Dị ka ihe atụ, a ga-enyefe ya n’aka ndị mba ọzọ.+ A ga-akwa ya emo,+ mee ya ihe ihere, gbụọkwa ya asọ mmiri.+
3 N’eziokwu, chesienụ echiche ike banyere onye ahụ diri ụdị mkparị ahụ ndị mmehie, ndị mere onwe ha ihe ọjọọ, kparịrị ya,+ ka ike wee ghara ịgwụ unu, unu* adaa mbà.+