Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 15:42, 43
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 42 Mgbe o ruwere mgbede, ebe ọ bụ ụbọchị e ji akwadebe maka Ụbọchị Izu Ike, ya bụ, ụbọchị ga-abọta Ụbọchị Izu Ike, 43 Josef onye Arimatia bịara. O so ná ndị a na-akwanyere ùgwù n’ụlọikpe kacha elu nke ndị Juu.* Ọ nọkwa na-eche ka Alaeze Chineke bịa. Ọ katara obi gakwuru Paịlet ma rịọ ya ka e bunye ya ozu Jizọs.+

  • Luk 23:50-53
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 50 Ma, e nwere otu nwoke aha ya bụ Josef, onye so ná ndị na-ekpe ikpe n’ụlọikpe kacha elu nke ndị Juu.* Ọ bụkwa ezigbo mmadụ na onye ezi omume.+ 51 (Nwoke a akwadoghị nkata ha kpara na ihe ha mere.) Ọ bụ onye Arimatia, bụ́ obodo ndị Judia. Ọ na-echekwa ka Alaeze Chineke bịa. 52 Nwoke a gakwuuru Paịlet rịọ ya ka e bunye ya ozu Jizọs. 53 O wee budata ya+ ma fụchie ya ezigbo ákwà linin, liekwa ya n’ili* e gwuru n’oké nkume,+ nke ọ na-adịbeghị onye e liri na ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya