Mak 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma gaanụ kọọrọ ndị na-eso ụzọ ya nakwa Pita, sị, ‘O burula unu ụzọ gawa Galili.+ Unu ga-ahụ ya ebe ahụ, dị ka ọ gwara unu.’”+
7 Ma gaanụ kọọrọ ndị na-eso ụzọ ya nakwa Pita, sị, ‘O burula unu ụzọ gawa Galili.+ Unu ga-ahụ ya ebe ahụ, dị ka ọ gwara unu.’”+