Jọn 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma mgbe ha kwọọrọ ụgbọ ha ruo ihe dị ka kilomita ise ma ọ bụ isii,* ha hụrụ Jizọs ka ọ na-eje ije n’elu oké osimiri ma na-abịaru ụgbọ mmiri ahụ nso, egwu wee tụwa ha.
19 Ma mgbe ha kwọọrọ ụgbọ ha ruo ihe dị ka kilomita ise ma ọ bụ isii,* ha hụrụ Jizọs ka ọ na-eje ije n’elu oké osimiri ma na-abịaru ụgbọ mmiri ahụ nso, egwu wee tụwa ha.