Matiu 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe o si n’ụgbọ mmiri pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ wee metere ha ebere,+ gwọọkwa ndị nke na-arịa ọrịa.+ Ndị Hibru 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-agaghị aghọtali* na anyị adịghị ike,+ kama a nwalere ya n’ụzọ niile otú e si anwale anyịnwa, ma o mehieghị.+
14 Mgbe o si n’ụgbọ mmiri pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ wee metere ha ebere,+ gwọọkwa ndị nke na-arịa ọrịa.+
15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-agaghị aghọtali* na anyị adịghị ike,+ kama a nwalere ya n’ụzọ niile otú e si anwale anyịnwa, ma o mehieghị.+