Matiu 4:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe o si ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya.+ Ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.+ 22 Ha hapụrụ ụgbọ mmiri ahụ na nna ha wee soro ya ozugbo.
21 Mgbe o si ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya.+ Ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.+ 22 Ha hapụrụ ụgbọ mmiri ahụ na nna ha wee soro ya ozugbo.