5 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, ígwé ojii na-enwu gbaa kpuchiri ha, otu olu esikwa n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.+ Geenụ ya ntị.”+
22 N’eziokwu, Mosis sịrị: ‘Jehova* bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.+ Geenụ ntị n’ihe ọ bụla ọ ga-agwa unu.+23 A ga-ebibi onye ọ bụla* na-egeghị Onye Amụma ahụ ntị.’+