Abụ Ọma 22:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+ 7 Ndị niile na-ahụ m na-eji m eme ihe ọchị.+ Ha na-akwa m emo, na-efufekwa isi, na-asị:+ Aịzaya 50:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M cheere ndị na-eti m ihe azụ m,Cheekwara ndị na-efopụ ajị ntì m. Ewepụghị m ihu m ka a ghara ịkparị m na ịgbụ m asọ mmiri.+ Aịzaya 53:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+ Luk 23:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Herọd na ndị agha ya kparịrị ya,+ yiwekwa ya uwe mara mma iji kwaa ya emo,+ mechazie kpụghachiri ya Paịlet.
6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+ 7 Ndị niile na-ahụ m na-eji m eme ihe ọchị.+ Ha na-akwa m emo, na-efufekwa isi, na-asị:+
6 M cheere ndị na-eti m ihe azụ m,Cheekwara ndị na-efopụ ajị ntì m. Ewepụghị m ihu m ka a ghara ịkparị m na ịgbụ m asọ mmiri.+
3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+
11 Herọd na ndị agha ya kparịrị ya,+ yiwekwa ya uwe mara mma iji kwaa ya emo,+ mechazie kpụghachiri ya Paịlet.