-
Matiu 17:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ndị na-eso ụzọ Jizọs wee bịakwute ya mgbe naanị ya nọ, sị: “Gịnị mere na anyị achụpụlighị ya?” 20 O wee sị ha: “Ọ bụ n’ihi na okwukwe unu dị ntakịrị. N’ihi na n’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu enwee okwukwe há ka mkpụrụ osisi mọstad, unu ga-asị ugwu a, ‘Si ebe a gafee ebe nke ọzọ,’ ọ ga-agafe, ọ dịghịkwa ihe na-agaghị ekwe unu omume.”+
-