Matiu 10:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Onye ọ bụla nke nyere otu n’ime ndị a dị nta naanị otu iko mmiri jụrụ oyi ka ọ ṅụọ n’ihi na ọ bụ onye na-eso ụzọ m, n’eziokwu, ana m asị unu, a ga-akwụrịrị ya ụgwọ ọrụ ya.”+
42 Onye ọ bụla nke nyere otu n’ime ndị a dị nta naanị otu iko mmiri jụrụ oyi ka ọ ṅụọ n’ihi na ọ bụ onye na-eso ụzọ m, n’eziokwu, ana m asị unu, a ga-akwụrịrị ya ụgwọ ọrụ ya.”+