Matiu 4:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O wee gazuo Galili niile,+ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke, na-agwọkwa ndị mmadụ ụdị ọrịa ọ bụla ha na-arịa.+
23 O wee gazuo Galili niile,+ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke, na-agwọkwa ndị mmadụ ụdị ọrịa ọ bụla ha na-arịa.+