Matiu 19:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè, gaa ree ihe i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe.+ Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+
21 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè, gaa ree ihe i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe.+ Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+