Matiu 19:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya nụrụ ihe a, o juru ha ezigbo anya, ha asị: “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 26 Jizọs legidere ha anya, sị ha: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, ihe niile kwere Chineke omume.”+ Luk 18:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị nụrụ ihe a sịrị: “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 27 Ya asị: “Ihe na-ekweghị omume n’anya ụmụ mmadụ kwere Chineke omume.”+
25 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya nụrụ ihe a, o juru ha ezigbo anya, ha asị: “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 26 Jizọs legidere ha anya, sị ha: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, ihe niile kwere Chineke omume.”+
26 Ndị nụrụ ihe a sịrị: “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 27 Ya asị: “Ihe na-ekweghị omume n’anya ụmụ mmadụ kwere Chineke omume.”+