4 Jizọs wee sị ya: “Ya enwekwala onye ị ga-akọrọ ya,+ kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ nyekwa onyinye Mosis kwuru ka a na-enye,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”
14 O wee gwa nwoke ahụ ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla. Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị, nyekwa ihe Mosis kwuru na onye ekpenta ga-enye ma ọ dị ọcha,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”+