Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka m kọsaa ihe Jehova kwuru. Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m.+ Abụrụla m nna gị taa.+ Ndị Galeshia 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma mgbe oge a kara aka ruru, Chineke zitere Ọkpara ya, bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ onye nọkwa n’okpuru iwu,+ 1 Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+
4 Ma mgbe oge a kara aka ruru, Chineke zitere Ọkpara ya, bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ onye nọkwa n’okpuru iwu,+
9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+