Matiu 24:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọ ga-ejikwa ụda opi na-adasi ike zipụ ndị mmụọ ozi ya. Ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa* chịkọta ndị ọ họọrọ, si n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.+
31 Ọ ga-ejikwa ụda opi na-adasi ike zipụ ndị mmụọ ozi ya. Ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa* chịkọta ndị ọ họọrọ, si n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.+