Matiu 26:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe o ruru ná mgbede,+ ya na ndị na-eso ụzọ ya iri na abụọ ahụ nọ na-eri ihe na tebụl.+ Luk 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe oge ruru, ya na ndịozi ya nọdụrụ ala ka ha rie ihe na tebụl.+