Matiu 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jọn na-eyi uwe e ji ajị kamel mee, na-ekekwa ájị̀ e ji akpụkpọ anụ mee n’úkwù.+ Nri ya bụ igurube na mmanụ aṅụ.+
4 Jọn na-eyi uwe e ji ajị kamel mee, na-ekekwa ájị̀ e ji akpụkpọ anụ mee n’úkwù.+ Nri ya bụ igurube na mmanụ aṅụ.+