Jọn 18:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Paịlet banyere ọzọ n’ụlọ ya* ma kpọọ Jizọs, sị ya: “Ị̀ bụ Eze ndị Juu?”+ Jọn 18:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Paịlet wee sị ya: “Ma, ị̀ bụnụ eze?” Jizọs zara, sị: “Ọ bụ gị na-ekwu na m bụ eze.*+ Ọ bụ ihe a mere e ji mụọ m, ọ bụkwa ihe a mere m ji bịa n’ụwa, ka m wee gbaara eziokwu àmà.+ Onye ọ bụla nke dịnyeere eziokwu na-ege m ntị.”
37 Paịlet wee sị ya: “Ma, ị̀ bụnụ eze?” Jizọs zara, sị: “Ọ bụ gị na-ekwu na m bụ eze.*+ Ọ bụ ihe a mere e ji mụọ m, ọ bụkwa ihe a mere m ji bịa n’ụwa, ka m wee gbaara eziokwu àmà.+ Onye ọ bụla nke dịnyeere eziokwu na-ege m ntị.”