Matiu 27:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ọchịchịrị gbara n’ala ahụ niile malite n’awa nke isii* ruo n’awa nke itoolu.*+ Luk 23:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ka ọ dị ugbu a, ọ bụ ihe dị ka n’awa nke isii,* ma ọchịchịrị gbara n’ala ahụ niile ruo n’awa nke itoolu,*+
44 Ka ọ dị ugbu a, ọ bụ ihe dị ka n’awa nke isii,* ma ọchịchịrị gbara n’ala ahụ niile ruo n’awa nke itoolu,*+