Matiu 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha wee zigara ya ndị na-eso ụzọ ha, tinyere ndị òtù Herọd,+ wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị ma na ị na-ekwu eziokwu. Ihe ị na-akụzi banyere Chineke bụkwa eziokwu. Ị naghịkwa asọ onye ọ bụla anya n’ihi na ị naghị ele mmadụ anya n’ihu. Mak 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha zipụziri ụfọdụ ndị Farisii nakwa ụfọdụ ndị òtù Herọd ka ha gakwuru ya, ka ha si n’ihe ọ ga-ekwu mata ya n’ọnyà.+
16 Ha wee zigara ya ndị na-eso ụzọ ha, tinyere ndị òtù Herọd,+ wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị ma na ị na-ekwu eziokwu. Ihe ị na-akụzi banyere Chineke bụkwa eziokwu. Ị naghịkwa asọ onye ọ bụla anya n’ihi na ị naghị ele mmadụ anya n’ihu.
13 Ha zipụziri ụfọdụ ndị Farisii nakwa ụfọdụ ndị òtù Herọd ka ha gakwuru ya, ka ha si n’ihe ọ ga-ekwu mata ya n’ọnyà.+