Luk 6:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otu ụbọchị, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ ọ nọkwa na-ekpe ekpere abalị ahụ niile.+ 13 Mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, ya ahọrọ mmadụ iri na abụọ n’ime ha, kpọọkwa ha ndịozi.+ Ha bụ:
12 Otu ụbọchị, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ ọ nọkwa na-ekpe ekpere abalị ahụ niile.+ 13 Mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, ya ahọrọ mmadụ iri na abụọ n’ime ha, kpọọkwa ha ndịozi.+ Ha bụ: