-
Jọn 7:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ìgwè mmadụ ahụ zara, sị: “Mmụọ ọjọọ ji gị. Ònye na-achọ igbu gị?”
-
-
Jọn 10:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ọtụtụ n’ime ha nọ na-asị: “Mmụọ ọjọọ ji ya, isi adịghịkwa ya mma. Gịnị mere unu ji na-ege ya ntị?”
-