Mak 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà,+ nwa Meri?+ Ọ́ bụghịkwa nwanne Jems,+ Josef, Judas, na Saịmọn?+ Ọ̀ bụ na anyị na ụmụnne ya ndị nwaanyị ebighị n’ebe a?” N’ihi ya, ha anabataghị ya.
3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà,+ nwa Meri?+ Ọ́ bụghịkwa nwanne Jems,+ Josef, Judas, na Saịmọn?+ Ọ̀ bụ na anyị na ụmụnne ya ndị nwaanyị ebighị n’ebe a?” N’ihi ya, ha anabataghị ya.