Luk 1:59, 60 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 N’ụbọchị nke asatọ, ha bịara ibi nwatakịrị ahụ úgwù,+ ha chọkwara ịgụ ya aha nna ya, bụ́ Zekaraya. 60 Ma nne ya sịrị: “Mba, a ga-agụ ya Jọn.”
59 N’ụbọchị nke asatọ, ha bịara ibi nwatakịrị ahụ úgwù,+ ha chọkwara ịgụ ya aha nna ya, bụ́ Zekaraya. 60 Ma nne ya sịrị: “Mba, a ga-agụ ya Jọn.”