Malakaị 4:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Lee, m na-ezitere unu Ịlaịja onye amụma+ tupu oké ụbọchị Jehova, bụ́ ụbọchị dị egwu, abịa.+ 6 Ọ ga-eme ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,+ meekwa ka obi ụmụ dịrị ka nke ndị nna,* ka m wee ghara ịbịa tie ụwa ihe ma bibie ya.”
5 “Lee, m na-ezitere unu Ịlaịja onye amụma+ tupu oké ụbọchị Jehova, bụ́ ụbọchị dị egwu, abịa.+ 6 Ọ ga-eme ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,+ meekwa ka obi ụmụ dịrị ka nke ndị nna,* ka m wee ghara ịbịa tie ụwa ihe ma bibie ya.”