Jọn 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O wee sị ha: “Wụnyenụ ụgbụ n’akụkụ aka nri nke ụgbọ mmiri unu, unu ga-egbute azụ̀.” Ha wee wụnye ya, ma ha enweghịzi ike ịdọbata ya n’ụgbọ ha n’ihi ọtụtụ azụ̀ juru na ya.+
6 O wee sị ha: “Wụnyenụ ụgbụ n’akụkụ aka nri nke ụgbọ mmiri unu, unu ga-egbute azụ̀.” Ha wee wụnye ya, ma ha enweghịzi ike ịdọbata ya n’ụgbọ ha n’ihi ọtụtụ azụ̀ juru na ya.+