Matiu 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na Nwa nke mmadụ bụ Onyenwe Ụbọchị Izu Ike.”+ Mak 2:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 O wee sị ha: Chineke mere Ụbọchị Izu Ike maka ụmụ mmadụ.+ O keghị ụmụ mmadụ maka Ụbọchị Izu Ike. 28 N’ihi ya, Nwa nke mmadụ bụ Onyenwe Ụbọchị Izu Ike.”+
27 O wee sị ha: Chineke mere Ụbọchị Izu Ike maka ụmụ mmadụ.+ O keghị ụmụ mmadụ maka Ụbọchị Izu Ike. 28 N’ihi ya, Nwa nke mmadụ bụ Onyenwe Ụbọchị Izu Ike.”+