Matiu 5:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O wee meghee ọnụ ya malite izi ha ihe, sị: 3 “Ndị ma na ọ bụ Chineke kwesịrị ịna-eduzi ha* na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na Alaeze eluigwe bụ nke ha. Jems 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, geenụ ntị. Ọ̀ bụ na Chineke ahọrọghị ndị ụwa weere na ha dara ogbenye ka ha bụrụ ndị bara ọgaranya n’okwukwe?+ N’eziokwu, ọ bụ ha ka ọ họọrọ ka ha keta Alaeze ya, nke o kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+
2 O wee meghee ọnụ ya malite izi ha ihe, sị: 3 “Ndị ma na ọ bụ Chineke kwesịrị ịna-eduzi ha* na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na Alaeze eluigwe bụ nke ha.
5 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, geenụ ntị. Ọ̀ bụ na Chineke ahọrọghị ndị ụwa weere na ha dara ogbenye ka ha bụrụ ndị bara ọgaranya n’okwukwe?+ N’eziokwu, ọ bụ ha ka ọ họọrọ ka ha keta Alaeze ya, nke o kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+