Matiu 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, mgbe ị na-enye onyinye ebere,* afụla opi na-aga, dị ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee too ha. N’eziokwu, ana m asị unu, ha enwetazuola ụgwọ ọrụ ha.
2 N’ihi ya, mgbe ị na-enye onyinye ebere,* afụla opi na-aga, dị ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee too ha. N’eziokwu, ana m asị unu, ha enwetazuola ụgwọ ọrụ ha.