1 Ndị Eze 17:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ịlaịja akpọrọzie nwa ahụ, si n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu kpọdata ya, banye n’ọnụ ụlọ ha ma kpọnye ya nne ya, sị: “Lekwa nwa gị. Ọ dịla ndụ.”+ 2 Ndị Eze 4:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ịlaịsha kpọkwara Gehezaị, sị ya: “Kpọọ nwaanyị Shunem ahụ.” Ya akpọọ ya, nwaanyị ahụ abịakwute ya. Ịlaịsha asị ya: “Kpọrọ nwa gị.”+
23 Ịlaịja akpọrọzie nwa ahụ, si n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu kpọdata ya, banye n’ọnụ ụlọ ha ma kpọnye ya nne ya, sị: “Lekwa nwa gị. Ọ dịla ndụ.”+
36 Ịlaịsha kpọkwara Gehezaị, sị ya: “Kpọọ nwaanyị Shunem ahụ.” Ya akpọọ ya, nwaanyị ahụ abịakwute ya. Ịlaịsha asị ya: “Kpọrọ nwa gị.”+