Matiu 27:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Ma mgbe onyeisi ndị agha na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị ọzọ na-emenụ, ezigbo ụjọ tụrụ ha, ha asị: “N’eziokwu, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+ Jọn 1:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Nataniel wee sị: “Onye Ozizi,* ị bụ Ọkpara Chineke. Ị bụ Eze Izrel.”+
54 Ma mgbe onyeisi ndị agha na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị ọzọ na-emenụ, ezigbo ụjọ tụrụ ha, ha asị: “N’eziokwu, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+