Matiu 9:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jizọs wee malite ijegharị n’obodo ukwu nakwa n’obodo nta niile, na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha, na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke ma na-agwọ ụdị ọrịa ọ bụla.+ Luk 4:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ma ọ sịrị ha: “M ga-ekwusarịrị ozi ọma Alaeze Chineke n’obodo ndị ọzọ, n’ihi na ọ bụ ya mere e ji zite m.”+
35 Jizọs wee malite ijegharị n’obodo ukwu nakwa n’obodo nta niile, na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha, na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke ma na-agwọ ụdị ọrịa ọ bụla.+
43 Ma ọ sịrị ha: “M ga-ekwusarịrị ozi ọma Alaeze Chineke n’obodo ndị ọzọ, n’ihi na ọ bụ ya mere e ji zite m.”+