25 “‘Ọ bụrụ na ọbara agbaa nwaanyị ọtụtụ ụbọchị+ mgbe na-abụghị oge o ji ahụ nsọ ya,+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọbara agbaa ya gafee ụbọchị ole ọbara na-agba ya n’oge ọ na-ahụ nsọ ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’ụbọchị niile ọbara na-agbapụta ya n’ahụ́, otú ọ na-adị n’oge ọ na-ahụ nsọ ya.