Mak 7:35, 36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ntị ya wee meghee,+ nsogbu ọ na-enwe n’ikwu okwu lakwara. O wee malite ikwu okwu nke ọma. 36 Jizọs gwara ndị nọ n’ebe ahụ ka ha ghara ịkọrọ ya onye ọ bụla.+ Ma, ka ọ na-enyekwu ha iwu ka ha na-akọsakwu ya.+
35 Ntị ya wee meghee,+ nsogbu ọ na-enwe n’ikwu okwu lakwara. O wee malite ikwu okwu nke ọma. 36 Jizọs gwara ndị nọ n’ebe ahụ ka ha ghara ịkọrọ ya onye ọ bụla.+ Ma, ka ọ na-enyekwu ha iwu ka ha na-akọsakwu ya.+